Monday 30 January 2017

Ututu oma, umunnem na umunnam. Ana m ekele unu na ubochi taa maka na odiro mfe ihu ubochi taa.
O bu mmasi Chineke inye anyi ndu na aru isike. Anyi  wee na asi ka ekele,mma mma, otuto diri naani aha nso Chineke na ebe kasi elu.

Bloogu a, bu iji wee nyere onye obula omasiri imuta asusu igbo. Nwata obula bu onye igbo kwesiri ima asu igbo, marakwa wee na ede ya ede ofuma.

A gam na akuziri gi otu esi ede ma asu asusu igbo na uzo di mfe. Ngwa, ka anyi malite na Uda Asusu Igbo.

Uda Asusu igbo (Igbo Alphabets) di iri ato na isi (36).

A gam na akuziri onye obula igbo izuka obula na bloogu a. Dalunu!

Aham bu Nwakaego Anuli Cindy Uzodinma - Ubosi

Translation:

Good morning my brothers and sisters. I bring you greetings today because it's really not easy to behold today. It's actuallly God who has blessed us all with life, and for that we thank Him and lift His name  high.

The purpose of this blog (Teach yourself Igbo) is to assist everyone who desires to learn and write igbo  in a very easy and efficient way. Now, let us start with the 36 alphabets in Igbo Language.

This blog will have new write ups every week, so keep clicking and learning. Thank you!




ONU OGUGU
(SERIAL NUMBER)
NNUKWU UDA ASUSU (ALPHABETS IN CAPITAL LETTER)
OBERE UDA ASUSU (ALPHABETS IN SMALL LETTER)
OKPUKPO UDA ASUSU IGBO (PRONOUNCIATION OF IGBO ALPHABETS)
1.
A
a
a`
2.
B
b
b
3.
CH
ch
ch
4.
D
d
d
5.
E
e
e`
6.
F
f
f
7.
G
g
g
8.
GB
gb
gbi
9.
GH
gh
ghi
10.
GW
gw
gwi
11.
H
h
h
12.
I
i
i
13.
Ị 
14.
J
j
j
15.
K
k
k
16.
KP
kp
kpi
17.
KW
kw
kwi
18.
L
l
l
19.
M
m
m
20.
N
n
n
21.
NW
nw
nwi
22.
NY
ny
nyi
23.
Ṅ 
24.
O
o
o
25.
ọ 
ọ 
26.
P
p
p
27.
R
r
r
28.
S
s
s
29.
SH
sh
shi
30
T
t
t
31.
U
u
u
32.
Ụ 
33.
V
v
v
34.
W
w
w
35.
Y
y
y
36.
Z
z
z